
Celebrating the Life of
November 12, 1972 — April 4, 2021
Ngozi, a loving mother, daughter, sister, sister-in-law, auntie and friend, was a delightful person with a generous spirit. She left behind her husband and six children. She will be greatly missed.
The family of Barrister Ikechukwu Obika with the Committee of Friends, invite you to a Service of Songs for the repose of the soul of Mrs. Ngozi Obika (nee Okoli), a loving mother, daughter, sister, sister-in-law, auntie and friend, who transitioned to be with her God on the 4th of April, 'EASTER SUNDAY'.
Before her death, Ngo volunteered to serve God and Igbo community in Los Angeles, California USA by volunteering her service and time to start a long overdue Igbo Class. Ngo continued to serve with selfless commitment, joy and love; her determination to teach our kids Igbo and our culture outweighed even her serous health challenges.
She left behind her husband and SIX children. She will be greatly missed. Please join us as we pay our last respect to her.

Saturday, June 12, 2021, 6:00 pm - 8:00 pm Pacific Time
St. Eugene Catholic Church, 9521 Haas Ave, Los Angeles CA 90047
RSVP: Barrister Ikechukwu Obika 4243077246, Dr. Calista Ezeokoye 3234286224, Mrs. Rita Okoye 3235299240, Mrs. Ngozi Ofiabulu 3108443752 Sir. David Akunwafor 3108065339, Lady Maureen Akunwafor 3108030091, Mr. Bonny Ezechukwu 3108922835, Mr. Jude Akudinobi 3109860643, Mr. Salami Olushegun 4243788615, Mr. Donatus Udeze 3232155428
pAM6jRPlease share a photo or video, or post a heartfelt condolence to the family.
"Who can find a virtuous woman? for her price is far above rubies"
Elegant Ngozi
Always with a radiant face
"Children are a heritage from the Lord, offspring a reward from him."
Ngozi, all radiant and ever smiling
"Children are a heritage from the Lord, offspring a reward from him."
Ngozi with son
Elegant Ngozi
Ngozi with her children. Ever Joyous
She enjoyed being with family
With family at daughter's graduation
With family at daughter's graduation
A relatable mom
Ngozi with friends
Gorgeous in every way
Ngo volunteered to serve God and Igbo community in Los Angeles, California USA by volunteering her service and time to start a long overdue Igbo Class. Ngo continued to serve with selfless commitment, joy and love; her determination to teach our kids Igbo and our culture outweighed even her serous health challenges. She will be sorely missed. ~Friends~
Tribute for Late Mrs Ngozi Obika (By Igbo Amaka Class St. Eugene Catholic Church Los Angeles California) Aunty Ngozi obika kuziri anyi Igbo ofuma, nke mere ka anyi bido nwebe aguu isu asusu ala anyi bu Igbo language. Ofuru anyi bu umu akwukwo ya na anya. Na agbanyegi aru na adighi ya, o na abia kulas kwa ubochi uka obuna, mgbe anyi agubakwara na Zoom o na abiakwa na akuziri anyi. Aunty ka chukwu were etu isiri kuzikwaru anyi ihe werue mgbe oya nke a ekweghizi gi bia kulas wee leta gi ma nabata gi na ala eze ya. Anyi na emisi gi nke ukwu. Anyi huru gi na anya. Anyi ama elozonata nbo igbaara ka anyi bu umu aka igbo Amaka kulas muta etu esi ede, na agu ma na asu asusu ala nna anyi bu Igbo. Ezigbo onye nkuzi anyi naa nke oma. Chukwu gozie gi ma nye gi ezumike ebebe. Amen Mmasi Ofiabulu
Ezigbo nwada Ngozi Obika, o wutere m na ihe gabigala. Enwere m olile-anya na i ga-enwe ike ihu iru nke Chineke. A na m echeta etu isiri kuziri anyi ihe nke oma, nke mere ka anyi nwee mmasi imu asusu Igbo na ebe anyi bi na Los Angeles, Calofornia. Ezigbo Onye nkuzi anyi Laa na ndokwa. Ify Okolue
Ọ dị m nwute maka ọnwụ gị gbe nuru maka ya. Ọ bụ ezigbo onye nkụzi. Ana m ekene gi maka obi oma iji na obi nwayoo jiri wee akuziri anyi Igbo na agbanyegi na ijighi ahu. Agaghi echefu mgbo igbala ka anyi bu umu aka no na Igbo Amaka kulas muta asusu Igbo. Ka mkpuru obi gi zuru ike na ndokwa chukwunolu Okolue
Ezigbo onye nkuzi Oriaku Ngozi, Onwu gi wutere m mgbe nuru ya. Anam ekele gị maka ime ka anyị na-agbasi mbọ ike ịmụ asụsụ Igbo. Anyị na-ekele gị maka ana agbanyeghi na ahu esighi gi ike ina abia ubochi uka obula ma na akuziri anyi asusu anyi. Nkuzi gi mere ka anyi mara na ede ma na asukwa asusu ala anyi bu Igbo. Laa na ndokwa ezigbo onye nkuzi anyi . Nonso Okolue
Ezigbo onye nkuzi, daalụ maka ịkụziri anyị etu esi asụ Igbo n'Igbo Class. Ọ dị m nwute maka ọnwụ gị. Ka ị rute n’elu igwe n’udo. Amen. Ọzọkwa, biko chekwaa ụmụ gị ka ha na-ekpe ekpere maka gị. Ekpere ndị a niile na ekpere ndị ọzọ anyị na-arịọ site n’aka Kirịsti onyenwe anyị. Ka izurike na ndokwa Amen. Oluchukwu Okolue
Oriaku obika ekele gi maka mbo igbala ikuziri anyi bu umu aka asusu igbo. Anyi kelele gi nke oma. I bu onye nkuzi na agba mbo, ma gbasikwa ike na agbanyegi oya na aya gi. Onwu gi butere anyi bu umu akwukwo gi obi mgbowa. Chineke kporogi osiso. Enwerem okwukwe na inwere ezumu ike ma nodu kwa na ebe di nma na eligwe. Ka izuri ike na ndokwa. Amen Adaeze Ezemonye
Oriakụ Obika metụtara ndụ m na klaasị nke ọma site na o doro anya na ọ kuziri m asụsụ igbo ma nyere m aka ịnụ ụtọ klaasị ahụ. Ọnwụ onye nkuzi igbo m bụ ihe ịtụ n’anya mgbe mbụ m nwetara akụkọ a mana ọ ka na echetara m etu ọ si bụrụ ezigbo onye nkuzi. Ọ na eji nwayoo akuziri anyi asusu Igbo, maka na oma na anyi bidoro imu asusu Igbo ohuru. Ọ na eji aka ya nye anyi ihe oriri di ka pizza ma anyi agbasaba kulasi. Oriaku Obika bụ otu onye na ime ndi nkụzi anyi an weputara onwe ya na enyere umu akwukwo ya aka mgbe obula ha choro enyem aka. O wutere m bu onwu Oriakụ Obika nke ukwuu. Ka mkpuru obi ya zuru ike na ndokwa. Amen . Kaosisochukwu Njoku.
Oriakụ Ngozi Obika emetutala ndụ m site n’ịkụziri m gbasara omenaala m. Achọpụtala m ọtụtụ ihe ọhụrụ banyere Naịjirịa n'ihi ya. Otutu ihe m amabeghi mbu amara ha site na nkuzi ya ugbua. Ọ bụ ya bụ onyeisi ọgbakọ anyị. Ọ na-adịkarị ka ahụ siri ike oge nile, n'agbanyeghị afọ ole ọ dị, ekpekwara m ekpere ka mmụọ ya gaa eluigwe na ka ezinụlọ ya nwee iru uju n'udo. Amara m na hapụ onye ha hụrụ n'anya bụ usoro siri ike na-ewe oge iji rucha uju, ma amakwaram na site na amara chineke na oga ekwe ha omume. Enwere m olile anya na otu ubochi agam enye kwa aka ikuzi kwara umu aka na eto eto asusu anyi dika Oriaku Ngozi siri kuziri anyi. Ka mkpuru obi onye nkuzi anyi Oriaku Ngozi Obika zuo ike na ndokwa. Amen Renee N
Echetera m mgbe m zutere Mrs.Obika. O bu ubochi mbu anyi no na klas igbo,. Ka oge na-aga, ọ bịara doo m anya na ọ na-akụziri klas anyị ihe nke oma. Ọ kụziiri anyị banyere asụsụ anyị na ọdịbendị anyị. N'ezie, ọ masịrị m ịnwe ya dị ka onye nkuzi Igbo m. A na m ayo chukwu ka onyere ezi na ulo ya aka, okachasi umu ya ndi ahapuru. Ezigbo onye nkuzi anyi zuru nke na dokwa. Amen. Zimuako Ezechukwu
Show your support by sending a sympathy gift or making a donation.